Levitikọs 26:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “‘Ọ bụrụ na unu ana-eje ije n’ụkpụrụ m, na-edebekwa ihe m nyere n’iwu ma na-eme ha,+ Diuterọnọmi 28:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 “Ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na i gee nnọọ ntị n’olu Jehova bụ́ Chineke gị site n’ilezi anya debe iwu ya niile m na-enye gị taa,+ Jehova bụ́ Chineke gị ga-emekwa ka ị dị elu karịa mba niile ọzọ dị n’ụwa.+ 1 Jọn 5:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na nke a bụ ihe ịhụ Chineke n’anya+ pụtara, ka anyị na-edebe ihe o nyere n’iwu;+ ma ihe o nyere n’iwu adịghị arọ,+
28 “Ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na i gee nnọọ ntị n’olu Jehova bụ́ Chineke gị site n’ilezi anya debe iwu ya niile m na-enye gị taa,+ Jehova bụ́ Chineke gị ga-emekwa ka ị dị elu karịa mba niile ọzọ dị n’ụwa.+
3 N’ihi na nke a bụ ihe ịhụ Chineke n’anya+ pụtara, ka anyị na-edebe ihe o nyere n’iwu;+ ma ihe o nyere n’iwu adịghị arọ,+