Ọpụpụ 9:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ha wee kporo ntụ si n’ekwú wee guzo n’ihu Fero, Mozis wee wụlie ya elu, o wee ghọọ etuto ọjọọ,+ nke na-eto n’ahụ́ mmadụ na anụmanụ. Diuterọnọmi 7:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Jehova ga-ewepụrụ gị ọrịa niile; ọ gaghị eme ka ị rịa ọrịa ọjọọ niile nke Ijipt bụ́ ndị ị maara,+ ma ọ ga-eme ka ndị niile kpọrọ gị asị rịa ha.
10 Ha wee kporo ntụ si n’ekwú wee guzo n’ihu Fero, Mozis wee wụlie ya elu, o wee ghọọ etuto ọjọọ,+ nke na-eto n’ahụ́ mmadụ na anụmanụ.
15 Jehova ga-ewepụrụ gị ọrịa niile; ọ gaghị eme ka ị rịa ọrịa ọjọọ niile nke Ijipt bụ́ ndị ị maara,+ ma ọ ga-eme ka ndị niile kpọrọ gị asị rịa ha.