Jenesis 33:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ya onwe ya wee gafee n’ihu ha wee kpọọ isiala ugboro asaa ruo mgbe o rutere nwanne ya nso.+ 2 Samuel 14:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Joab wee bịakwute eze, kọọrọ ya. O wee kpọọ Absalọm. Absalọm wee bịakwute eze, gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala n’ihu eze wee kpọọrọ ya isiala; e mesịa, eze susuru Absalọm ọnụ.+ Ndị Rom 12:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ịhụnanya ụmụnna,+ na-enwenụ obi ọmịiko n’ebe ibe unu nọ. N’inye ibe unu nsọpụrụ,+ na-ebutenụ ụzọ.
33 Joab wee bịakwute eze, kọọrọ ya. O wee kpọọ Absalọm. Absalọm wee bịakwute eze, gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala n’ihu eze wee kpọọrọ ya isiala; e mesịa, eze susuru Absalọm ọnụ.+
10 N’ịhụnanya ụmụnna,+ na-enwenụ obi ọmịiko n’ebe ibe unu nọ. N’inye ibe unu nsọpụrụ,+ na-ebutenụ ụzọ.