1 Samuel 12:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Tụfịakwa! Mụ onwe m agaghị emehie Jehova site n’ịkwụsị ikpe ekpere maka unu;+ m ga-ezikwa+ unu ụzọ dị mma,+ nke ziri ezi. Abụ Ọma 32:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “M ga-eme ka i nwee nghọta, zikwa gị ụzọ ị ga-eso.+M ga-enye gị ndụmọdụ, anya m ga-adị n’ebe ị nọ.+ Aịzaya 30:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ntị gị ga-anụkwa okwu n’azụ gị, sị: “Lekwa ụzọ.+ Jeenụ ije na ya,” ma ọ bụrụ na unu ahapụ ya gaa n’aka nri ma ọ bụ gaa n’aka ekpe.+ Jeremaya 42:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ka Jehova bụ́ Chineke gị gwa anyị ụzọ anyị kwesịrị ije ije na ya na ihe anyị kwesịrị ime.”+ Maịka 4:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọtụtụ mba ga-ejekwa, sị: “Bịanụ+ ka anyị gbagoo n’ugwu Jehova, n’ụlọ Chineke nke Jekọb;+ ọ ga-akụziri anyị ụzọ ya,+ anyị ga-ejekwa ije n’ụzọ ya.”+ N’ihi na ọ bụ na Zayọn ka iwu ga-esi pụta, okwu Jehova ga-esikwa na Jeruselem pụta.+
23 Tụfịakwa! Mụ onwe m agaghị emehie Jehova site n’ịkwụsị ikpe ekpere maka unu;+ m ga-ezikwa+ unu ụzọ dị mma,+ nke ziri ezi.
8 “M ga-eme ka i nwee nghọta, zikwa gị ụzọ ị ga-eso.+M ga-enye gị ndụmọdụ, anya m ga-adị n’ebe ị nọ.+
21 Ntị gị ga-anụkwa okwu n’azụ gị, sị: “Lekwa ụzọ.+ Jeenụ ije na ya,” ma ọ bụrụ na unu ahapụ ya gaa n’aka nri ma ọ bụ gaa n’aka ekpe.+
2 Ọtụtụ mba ga-ejekwa, sị: “Bịanụ+ ka anyị gbagoo n’ugwu Jehova, n’ụlọ Chineke nke Jekọb;+ ọ ga-akụziri anyị ụzọ ya,+ anyị ga-ejekwa ije n’ụzọ ya.”+ N’ihi na ọ bụ na Zayọn ka iwu ga-esi pụta, okwu Jehova ga-esikwa na Jeruselem pụta.+