Ọnụ Ọgụgụ 10:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ma ọ bụrụ naanị otu ka a fụrụ, ndị isi bụ́ ndị isi nke puku kwuru puku ndị Izrel ga-ezukọta n’oge a kara aka n’ebe ị nọ.+
4 Ma ọ bụrụ naanị otu ka a fụrụ, ndị isi bụ́ ndị isi nke puku kwuru puku ndị Izrel ga-ezukọta n’oge a kara aka n’ebe ị nọ.+