Abụ Ọma 119:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Gị onwe gị enyewo iwu ka e debe iwu gị,+Ka e jiri nlezianya debe ya.+ Ilu 19:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Onye na-edebe ihe e nyere n’iwu na-edebe mkpụrụ obi ya;+ a ga-egbu onye na-eleghara ụzọ ya anya.+ 1 Jọn 5:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na nke a bụ ihe ịhụ Chineke n’anya+ pụtara, ka anyị na-edebe ihe o nyere n’iwu;+ ma ihe o nyere n’iwu adịghị arọ,+
3 N’ihi na nke a bụ ihe ịhụ Chineke n’anya+ pụtara, ka anyị na-edebe ihe o nyere n’iwu;+ ma ihe o nyere n’iwu adịghị arọ,+