Jenesis 34:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Shikem nwa Hemọ onye Haịvaịt,+ bụ́ onyeisi n’ala ahụ, wee hụ ya ma kpọrọ ya dinaa ya wee merụọ ya.+ Diuterọnọmi 22:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 “Ọ bụrụ na nwoke hụrụ nwa agbọghọ, bụ́ nwa agbọghọ na-amaghị nwoke, onye a na-ekwebeghị nkwa ọlụlụ, o wee bagide ya ma dinaa ya,+ e wee hụ ha,+
2 Shikem nwa Hemọ onye Haịvaịt,+ bụ́ onyeisi n’ala ahụ, wee hụ ya ma kpọrọ ya dinaa ya wee merụọ ya.+
28 “Ọ bụrụ na nwoke hụrụ nwa agbọghọ, bụ́ nwa agbọghọ na-amaghị nwoke, onye a na-ekwebeghị nkwa ọlụlụ, o wee bagide ya ma dinaa ya,+ e wee hụ ha,+