Jenesis 34:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Bulienụ ego isi ya elu nke ukwuu nakwa onyinye a ga-amanye m inye,+ adị m njikere inye ihe unu ga-agwa m; naanị kpọnyenụ m nwa agbọghọ ahụ ka ọ bụrụ nwunye m.”
12 Bulienụ ego isi ya elu nke ukwuu nakwa onyinye a ga-amanye m inye,+ adị m njikere inye ihe unu ga-agwa m; naanị kpọnyenụ m nwa agbọghọ ahụ ka ọ bụrụ nwunye m.”