35 “‘Ọ bụrụkwa na nwanne gị nke bi gị nso adaa ogbenye,+ o nweghịkwa ego, ị ga-enye ya ihe na-akpa ya.+ Dị ka onye mbịarambịa na onye ọbịa,+ ọ ga-eso gị dịrị ndụ.
10 unu erigbula nwaanyị di ya nwụrụ+ ma ọ bụ nwa na-enweghị nna,+ onye mbịarambịa+ ma ọ bụ onye nọ n’ahụhụ,+ unu akpakwala nkata n’obi unu ime ibe unu ihe ọjọọ.’+