Levitikọs 19:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Gwa nzukọ ụmụ Izrel dum okwu, sị ha, ‘Unu ga-adị nsọ,+ n’ihi na mụ onwe m bụ́ Jehova Chineke unu dị nsọ.+ Ọnụ Ọgụgụ 15:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 Ihe mere unu ga-eji mee ya bụ ka unu na-echeta ihe niile m nyere n’iwu ma na-eme ha, bụrụkwa ndị dị nsọ nye Chineke unu.+ 1 Pita 1:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 kama, dị ka Onye Nsọ ahụ nke kpọrọ unu, bụrụkwanụ ndị dị nsọ n’omume unu niile,+
2 “Gwa nzukọ ụmụ Izrel dum okwu, sị ha, ‘Unu ga-adị nsọ,+ n’ihi na mụ onwe m bụ́ Jehova Chineke unu dị nsọ.+
40 Ihe mere unu ga-eji mee ya bụ ka unu na-echeta ihe niile m nyere n’iwu ma na-eme ha, bụrụkwa ndị dị nsọ nye Chineke unu.+