-
Diuterọnọmi 5:14Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
14 Ma ụbọchị nke asaa bụ ụbọchị izu ike nye Jehova bụ́ Chineke gị.+ Arụla ọrụ ọ bụla,+ gị onwe gị ma ọ bụ nwa gị nwoke ma ọ bụ nwa gị nwaanyị ma ọ bụ ohu gị nwoke ma ọ bụ ohu gị nwaanyị ma ọ bụ ehi gị ma ọ bụ ịnyịnya ibu gị ma ọ bụ anụ ụlọ gị ọ bụla ma ọ bụ onye mbịarambịa nke bi n’ime obodo gị,+ ka ohu gị nwoke na ohu gị nwaanyị wee zuo ike dị ka gị onwe gị ga-ezu.+
-