Levitikọs 23:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “‘Ndị a bụ ememme ndị a na-emere Jehova n’oge a kara aka,+ mgbakọ dị nsọ,+ ndị unu ga-akpọsa n’oge ha a kara aka:+ Ọnụ Ọgụgụ 28:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 “‘N’ụbọchị mkpụrụ mbụ kara aka,+ mgbe unu na-ewetara Jehova àjà ọka ọhụrụ, n’oge ememme izu+ unu, unu ga-enwe mgbakọ dị nsọ. Unu arụla ụdị ọrụ ọ bụla siri ike.+ Ọnụ Ọgụgụ 29:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “‘N’abalị iri n’ọnwa asaa nke a, unu ga-enwe mgbakọ dị nsọ,+ unu ga-emekpa mkpụrụ obi unu ahụ́.+ Unu arụla ụdị ọrụ ọ bụla.+
4 “‘Ndị a bụ ememme ndị a na-emere Jehova n’oge a kara aka,+ mgbakọ dị nsọ,+ ndị unu ga-akpọsa n’oge ha a kara aka:+
26 “‘N’ụbọchị mkpụrụ mbụ kara aka,+ mgbe unu na-ewetara Jehova àjà ọka ọhụrụ, n’oge ememme izu+ unu, unu ga-enwe mgbakọ dị nsọ. Unu arụla ụdị ọrụ ọ bụla siri ike.+
7 “‘N’abalị iri n’ọnwa asaa nke a, unu ga-enwe mgbakọ dị nsọ,+ unu ga-emekpa mkpụrụ obi unu ahụ́.+ Unu arụla ụdị ọrụ ọ bụla.+