Ọpụpụ 28:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Ọ ga na-adị n’egedege ihu Erọn, Erọn ga-azakwa ajụjụ maka njehie e jehiere n’ihe metụtara ihe dị nsọ,+ ndị ụmụ Izrel ga-edo nsọ, ya bụ, onyinye ha niile dị nsọ; ọ ga-adịkwa n’egedege ihu ya mgbe niile, iji na-enwetara ha ihu ọma Jehova.+ Ọnụ Ọgụgụ 18:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ọ bụ n’onyinye niile a na-enye unu ka unu ga-esi nye Jehova ụdị onyinye ọ bụla, bụ́ nke kasị mma n’ime ya,+ dị ka ihe dị nsọ site na ha.’
38 Ọ ga na-adị n’egedege ihu Erọn, Erọn ga-azakwa ajụjụ maka njehie e jehiere n’ihe metụtara ihe dị nsọ,+ ndị ụmụ Izrel ga-edo nsọ, ya bụ, onyinye ha niile dị nsọ; ọ ga-adịkwa n’egedege ihu ya mgbe niile, iji na-enwetara ha ihu ọma Jehova.+
29 Ọ bụ n’onyinye niile a na-enye unu ka unu ga-esi nye Jehova ụdị onyinye ọ bụla, bụ́ nke kasị mma n’ime ya,+ dị ka ihe dị nsọ site na ha.’