Ọpụpụ 12:49 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 49 Otu iwu ga-adịrị nwa afọ, dịkwara onye mbịarambịa nke bi n’etiti unu dị ka ọbịa.”+ Ọnụ Ọgụgụ 5:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Gwa ụmụ Izrel, sị, ‘Ma nwoke ma nwaanyị, ọ bụrụ na ha emee nke ọ bụla n’ime mmehie niile ụmụ mmadụ na-eme site n’imeso Jehova omume ekwesịghị ntụkwasị obi, mkpụrụ obi nke mere ya, ikpe mara ya.+ Ọnụ Ọgụgụ 15:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Otu iwu ga-adịrị ma nwa afọ Izrel ma onye mbịarambịa nke bi dị ka ọbịa n’etiti ha n’ihe banyere ime ihe n’amaghị ama.+
6 “Gwa ụmụ Izrel, sị, ‘Ma nwoke ma nwaanyị, ọ bụrụ na ha emee nke ọ bụla n’ime mmehie niile ụmụ mmadụ na-eme site n’imeso Jehova omume ekwesịghị ntụkwasị obi, mkpụrụ obi nke mere ya, ikpe mara ya.+
29 Otu iwu ga-adịrị ma nwa afọ Izrel ma onye mbịarambịa nke bi dị ka ọbịa n’etiti ha n’ihe banyere ime ihe n’amaghị ama.+