19 Ugbu a, ọ bụrụ na ala unu nwetara adịghị ọcha,+ gafetanụ n’ala bụ́ nke Jehova,+ bụ́ ebe ụlọikwuu Jehova dị,+ birikwanụ n’etiti anyị; unu enupụkwarala Jehova isi, unu emekwala ka anyị nupụ isi site n’iwuru onwe unu ebe ịchụàjà ọzọ, tinyere ebe ịchụàjà Jehova bụ́ Chineke anyị.+