Levitikọs 20:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Unu ejekwala ije n’ụkpụrụ nke mba dị iche iche m na-achụpụ n’ihu unu,+ n’ihi na ha emewo ihe ndị a niile, akpọkwara m ha asị.+ Jeremaya 14:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 N’ihi aha gị,+ eledala anyị anya; elelịkwala ocheeze gị dị ebube.+ Cheta; emebila ọgbụgba ndụ anyị na gị.+
23 Unu ejekwala ije n’ụkpụrụ nke mba dị iche iche m na-achụpụ n’ihu unu,+ n’ihi na ha emewo ihe ndị a niile, akpọkwara m ha asị.+
21 N’ihi aha gị,+ eledala anyị anya; elelịkwala ocheeze gị dị ebube.+ Cheta; emebila ọgbụgba ndụ anyị na gị.+