18 Ọ ga-esikwa n’ìgwè ewu na atụrụ wetara onye nchụàjà ebule ahụ́ dị mma dị ka ọnụ ahịa e kwuru si dị, ka ọ bụrụ àjà ikpe ọmụma;+ onye nchụàjà ga-ekpuchikwara ya mmehie+ o mere n’amaghị ama, ọ bụ ezie na ọ maghị na o mere ya, a ga-agbaghara ya.+
7 Otú ọ dị, ọ bụrụ na anyị na-eje ije n’ìhè ahụ, dị ka ya onwe ya nọ n’ìhè ahụ,+ anyị na ibe anyị na-emekọrịta ihe,+ ọbara+ Jizọs bụ́ Ọkpara ya na-asachapụ+ anyị mmehie niile.+