3 “Sịkwa ha, ‘Nke a bụ àjà a na-esure n’ọkụ nke unu ga na-achụrụ Jehova: ụmụ ebule abụọ ahụ́ dị mma, ndị gbara otu afọ otu afọ, kwa ụbọchị, ka ha bụrụ àjà nsure ọkụ a na-achụ mgbe niile.+
11 Onye nchụàjà ọ bụla na-eguzo+ kwa ụbọchị+ ijere ọha mmadụ ozi na ịchụ otu àjà ndị ahụ mgbe mgbe, ebe ọ na-adịghị mgbe àjà ndị a nwere ike iwepụ mmehie kpamkpam.+