Levitikọs 6:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 A gaghị etinye ya ihe na-eko achịcha wee ghee ya.+ Enyewo m ha ya ka ọ bụrụ òkè ha n’àjà a na-esurere m n’ọkụ.+ Ọ bụ ihe kasị nsọ,+ dị ka àjà mmehie nakwa dị ka àjà ikpe ọmụma. Levitikọs 21:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 O nwere ike iri ihe oriri Chineke ya site n’ihe ndị kasị nsọ+ na ihe ndị dị nsọ.+
17 A gaghị etinye ya ihe na-eko achịcha wee ghee ya.+ Enyewo m ha ya ka ọ bụrụ òkè ha n’àjà a na-esurere m n’ọkụ.+ Ọ bụ ihe kasị nsọ,+ dị ka àjà mmehie nakwa dị ka àjà ikpe ọmụma.