Levitikọs 2:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ihe fọdụrụ n’àjà ọka ahụ ga-abụ nke Erọn na ụmụ ya,+ dị ka ihe kasị nsọ+ nke si n’àjà a na-esurere Jehova n’ọkụ. Ọnụ Ọgụgụ 18:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Nke a ga-abụ nke gị n’ime ihe ndị kasị nsọ, n’ime àjà a na-esure n’ọkụ, onyinye ha ọ bụla, ya na àjà ọka+ ha ọ bụla na àjà mmehie+ ha ọ bụla na àjà ikpe ọmụma+ ha ọ bụla, bụ́ ndị ha ga na-ewetara m. Ọ ga-abụrụ gị na ụmụ gị ihe kasị nsọ. 1 Ndị Kọrịnt 9:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ̀ bụ na unu amaghị na ndị na-arụ ọrụ dị nsọ na-eri+ ihe ụlọ nsọ, ndị na-ejechikwa ozi anya+ n’ebe ịchụàjà nwere òkè dịịrị ha n’ebe ịchụàjà?
3 Ihe fọdụrụ n’àjà ọka ahụ ga-abụ nke Erọn na ụmụ ya,+ dị ka ihe kasị nsọ+ nke si n’àjà a na-esurere Jehova n’ọkụ.
9 Nke a ga-abụ nke gị n’ime ihe ndị kasị nsọ, n’ime àjà a na-esure n’ọkụ, onyinye ha ọ bụla, ya na àjà ọka+ ha ọ bụla na àjà mmehie+ ha ọ bụla na àjà ikpe ọmụma+ ha ọ bụla, bụ́ ndị ha ga na-ewetara m. Ọ ga-abụrụ gị na ụmụ gị ihe kasị nsọ.
13 Ọ̀ bụ na unu amaghị na ndị na-arụ ọrụ dị nsọ na-eri+ ihe ụlọ nsọ, ndị na-ejechikwa ozi anya+ n’ebe ịchụàjà nwere òkè dịịrị ha n’ebe ịchụàjà?