Ọnụ Ọgụgụ 15:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 N’ihi na ọ bụ okwu Jehova ka o leghaara anya,+ n’ihi na ọ bụkwa ihe o nyere n’iwu ka o mebiri,+ a ghaghị ibipụ+ mkpụrụ obi ahụ. Njehie ya ga-adị ya n’isi.’”+
31 N’ihi na ọ bụ okwu Jehova ka o leghaara anya,+ n’ihi na ọ bụkwa ihe o nyere n’iwu ka o mebiri,+ a ghaghị ibipụ+ mkpụrụ obi ahụ. Njehie ya ga-adị ya n’isi.’”+