Ọrụ Ndịozi 7:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Ọ bụ onye a+ nọrọ n’etiti ọgbakọ+ ahụ n’ala ịkpa, ya na mmụọ ozi+ ahụ nke gwara ya okwu n’Ugwu Saịnaị, gwakwa nna nna anyị hà, ọ natakwara okwu dị nsọ,+ nke na-enye ndụ, ka o nye unu.
38 Ọ bụ onye a+ nọrọ n’etiti ọgbakọ+ ahụ n’ala ịkpa, ya na mmụọ ozi+ ahụ nke gwara ya okwu n’Ugwu Saịnaị, gwakwa nna nna anyị hà, ọ natakwara okwu dị nsọ,+ nke na-enye ndụ, ka o nye unu.