Ọpụpụ 29:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ị ga-esure ebule ahụ dum n’ọkụ n’elu ebe ịchụàjà. Ọ bụ àjà nsure ọkụ+ nke na-esi ísì ụtọ+ a chụụrụ Jehova. Ọ bụ àjà a na-esurere Jehova n’ọkụ.
18 Ị ga-esure ebule ahụ dum n’ọkụ n’elu ebe ịchụàjà. Ọ bụ àjà nsure ọkụ+ nke na-esi ísì ụtọ+ a chụụrụ Jehova. Ọ bụ àjà a na-esurere Jehova n’ọkụ.