19 Onye nchụàjà ga-ewere otu ọrụ aka ebule ahụ e siri esi+ na otu achịcha na-ekoghị eko n’ime nkata ahụ, na otu achịcha na-ekoghị eko dị fere fere,+ ọ ga-atụkwasị ha n’ọbụ aka onye Naziraịt ahụ mgbe ọ kpụchara isi na-egosi na ọ bụ onye Naziraịt.
7 Wepụnụ ihe iko achịcha ochie ahụ, ka unu wee bụrụ ntụ ọka ọhụrụ a gwakọtara agwakọta,+ dị ka unu bụ ihe na-ekoghị eko. N’ihi na, n’ezie, a chụwo+ nwa atụrụ ememme ngabiga+ anyị n’àjà, ya bụ, Kraịst.+