Levitikọs 3:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọ ga-ebikwasị aka n’isi+ anụ ahụ ọ na-achụ n’àjà, a ga-egbukwa ya n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute; ụmụ Erọn, bụ́ ndị nchụàjà, ga-efesa ọbara ya gburugburu n’elu ebe ịchụàjà.
2 Ọ ga-ebikwasị aka n’isi+ anụ ahụ ọ na-achụ n’àjà, a ga-egbukwa ya n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute; ụmụ Erọn, bụ́ ndị nchụàjà, ga-efesa ọbara ya gburugburu n’elu ebe ịchụàjà.