Ọpụpụ 29:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ị ga-edokwa obi anụ+ àjà ahụ a na-efegharị efegharị nsọ nakwa ụkwụ anụ nke òkè ahụ dị nsọ bụ́ nke e fegharịrị nakwa nke e nyere n’onyinye site n’ebule ahụ e ji ahọpụta mmadụ,+ site n’ihe bụ́ maka Erọn na ihe bụ́ maka ụmụ ya ndị ikom. Levitikọs 8:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 E mesịa, o tinyere ha niile n’ọbụ aka Erọn nakwa n’ọbụ aka ụmụ ya wee malite ifegharị ha ka ha bụrụ àjà a na-efegharị efegharị n’ihu Jehova.+
27 Ị ga-edokwa obi anụ+ àjà ahụ a na-efegharị efegharị nsọ nakwa ụkwụ anụ nke òkè ahụ dị nsọ bụ́ nke e fegharịrị nakwa nke e nyere n’onyinye site n’ebule ahụ e ji ahọpụta mmadụ,+ site n’ihe bụ́ maka Erọn na ihe bụ́ maka ụmụ ya ndị ikom.
27 E mesịa, o tinyere ha niile n’ọbụ aka Erọn nakwa n’ọbụ aka ụmụ ya wee malite ifegharị ha ka ha bụrụ àjà a na-efegharị efegharị n’ihu Jehova.+