41 Ị ga-achụkwa nwa ebule nke abụọ ahụ n’àjà ná mgbede. Ị ga-achụ ya n’àjà, ya na àjà ọka+ nke dị ka nke a na-achụ n’ụtụtụ nakwa àjà ihe ọṅụṅụ nke dị ka àjà ihe ọṅụṅụ ya, ka ọ bụrụ ihe na-esi ísì ụtọ, àjà a na-esurere Jehova n’ọkụ.
8 Ị ga-achụ nwa ebule nke ọzọ n’àjà ná mgbede. Ị ga-achụ ya n’àjà, ya na àjà ọka nke dị ka nke a na-achụ n’àjà n’ụtụtụ, tinyere àjà ihe ọṅụṅụ ya nke dị ka nke ahụ, ka ọ bụrụ àjà a na-esure n’ọkụ, nke na-esi ísì ụtọ nye Jehova.+