Diuterọnọmi 14:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ bụ naanị ụdị a ka unu na-agaghị eri n’ime ndị na-atagharị ọnụ ma ọ bụ ndị ụkwụ ha wara njakpa, ndị ụkwụ ha nwekwara mkpịwa: kamel+ na ùrúrù+ na ewi nkume,+ n’ihi na ha na-atagharị ọnụ ma ụkwụ ha awaghị njakpa. Ha bụụrụ unu ihe na-adịghị ọcha.
7 Ọ bụ naanị ụdị a ka unu na-agaghị eri n’ime ndị na-atagharị ọnụ ma ọ bụ ndị ụkwụ ha wara njakpa, ndị ụkwụ ha nwekwara mkpịwa: kamel+ na ùrúrù+ na ewi nkume,+ n’ihi na ha na-atagharị ọnụ ma ụkwụ ha awaghị njakpa. Ha bụụrụ unu ihe na-adịghị ọcha.