Job 39:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ụmụ ya na-aṅụ ọbara;Ọ bụkwa n’ebe ozu ndị e gburu egbu dị ka ọ na-anọ.”+ Matiu 24:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ebe ọ bụla ozu dị, n’ebe ahụ ka ugo+ ga-ezukọta.+