Jenesis 21:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ebreham wee bilie n’isi ụtụtụ were achịcha na karama akpụkpọ mmiri nye Hega,+ dọkwasị ya n’ubu ya, kpọnyekwa ya nwata ahụ,+ wee chụpụ ya. O wee gawa, na-agagharị n’ala ịkpa Bia-shiba.+
14 Ebreham wee bilie n’isi ụtụtụ were achịcha na karama akpụkpọ mmiri nye Hega,+ dọkwasị ya n’ubu ya, kpọnyekwa ya nwata ahụ,+ wee chụpụ ya. O wee gawa, na-agagharị n’ala ịkpa Bia-shiba.+