Jenesis 46:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mụ onwe m ga-eso gị gbadaa Ijipt, mụ onwe m aghaghị ịkpọpụtakwa gị;+ Josef ga-eji aka ya mechie anya gị.”+ Ọpụpụ 6:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 M ga-akpọta unu n’ebe m nọ dị ka otu ndị,+ m ga-egosikwa na mụ onwe m bụ Chineke unu;+ unu ga-amara na mụ onwe m bụ Jehova bụ́ Chineke unu onye na-akpọpụta unu n’ibu arọ Ijipt.+ Ọpụpụ 29:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 Ha ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova bụ́ Chineke ha, onye kpọpụtara ha n’ala Ijipt ka m wee biri n’etiti ha.+ Abụ m Jehova bụ́ Chineke ha.+ Abụ Ọma 81:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Mụ onwe m, Jehova, bụ Chineke gị,+Onye kpọpụtara gị n’ala Ijipt.+Mepechaa ọnụ gị, m ga-emekwa ka ihe ju ya.+ Hosia 11:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “Mgbe Izrel bụ nwata, m hụrụ ya n’anya,+ n’Ijipt ka m si kpọpụta nwa m.+
4 Mụ onwe m ga-eso gị gbadaa Ijipt, mụ onwe m aghaghị ịkpọpụtakwa gị;+ Josef ga-eji aka ya mechie anya gị.”+
7 M ga-akpọta unu n’ebe m nọ dị ka otu ndị,+ m ga-egosikwa na mụ onwe m bụ Chineke unu;+ unu ga-amara na mụ onwe m bụ Jehova bụ́ Chineke unu onye na-akpọpụta unu n’ibu arọ Ijipt.+
46 Ha ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova bụ́ Chineke ha, onye kpọpụtara ha n’ala Ijipt ka m wee biri n’etiti ha.+ Abụ m Jehova bụ́ Chineke ha.+
10 Mụ onwe m, Jehova, bụ Chineke gị,+Onye kpọpụtara gị n’ala Ijipt.+Mepechaa ọnụ gị, m ga-emekwa ka ihe ju ya.+