Levitikọs 13:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 onye nchụàjà ga-ele ya anya n’ahụ́; ọ bụrụ na akpụkpa ahụ agbasawo n’akpụkpọ ahụ́ ya, mgbe ahụ onye nchụàjà ga-ekwupụta na ọ bụ onye na-adịghị ọcha. Ọ bụ ekpenta.+
8 onye nchụàjà ga-ele ya anya n’ahụ́; ọ bụrụ na akpụkpa ahụ agbasawo n’akpụkpọ ahụ́ ya, mgbe ahụ onye nchụàjà ga-ekwupụta na ọ bụ onye na-adịghị ọcha. Ọ bụ ekpenta.+