Diuterọnọmi 28:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 “Jehova ga-eme ka etuto Ijipt too gị,+ meekwa ka ọkpụ ikè na ụ́gwọ̀ na ọkọ, bụ́ ndị a na-agaghị agwọta agwọta, rịawa gị. 2 Ndị Eze 20:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Aịzaya wee sị: “Werenụ mkpụrụ fig a mịrị amị nke dị mbadamba.”+ Ha wee were ya tụkwasị n’etuto toro ya,+ o wee jiri nke nta nke nta gbakee.+ Job 2:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Setan wee si n’ihu Jehova pụọ+ ma mee ka etuto ọjọọ too Job,+ malite n’ọbụ ụkwụ ya ruo n’opu isi ya.
27 “Jehova ga-eme ka etuto Ijipt too gị,+ meekwa ka ọkpụ ikè na ụ́gwọ̀ na ọkọ, bụ́ ndị a na-agaghị agwọta agwọta, rịawa gị.
7 Aịzaya wee sị: “Werenụ mkpụrụ fig a mịrị amị nke dị mbadamba.”+ Ha wee were ya tụkwasị n’etuto toro ya,+ o wee jiri nke nta nke nta gbakee.+
7 Setan wee si n’ihu Jehova pụọ+ ma mee ka etuto ọjọọ too Job,+ malite n’ọbụ ụkwụ ya ruo n’opu isi ya.