2 Ndị Eze 2:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 O wee si n’ebe ahụ gbagoo Betel.+ Ka ọ na-agbago n’ụzọ, e nwere ụmụ okoro nta+ ndị si n’obodo ahụ pụta wee malite ịkwa ya emo,+ na-asị ya: “Gbagowe, onye isi nkwọcha!+ Gbagowe, onye isi nkwọcha!”
23 O wee si n’ebe ahụ gbagoo Betel.+ Ka ọ na-agbago n’ụzọ, e nwere ụmụ okoro nta+ ndị si n’obodo ahụ pụta wee malite ịkwa ya emo,+ na-asị ya: “Gbagowe, onye isi nkwọcha!+ Gbagowe, onye isi nkwọcha!”