2 Samuel 13:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Tema wee wụọ ntụ+ n’isi ya, dọwaakwa uwe mwụda nwere akara nke o yi; o wee buru aka n’isi+ pụwa, bere ákwá na-aga. Ezra 9:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Eyi m uwe mwụda m na uwe elu m na-enweghị aka nke m dọwara adọwa wee bilie mgbe a na-achụ àjà ọka+ nke mgbede, ka m wedasịrị onwe ala m, wee gbuo ikpere+ n’ala gbasapụrụ Jehova bụ́ Chineke m ọbụ aka m.+
19 Tema wee wụọ ntụ+ n’isi ya, dọwaakwa uwe mwụda nwere akara nke o yi; o wee buru aka n’isi+ pụwa, bere ákwá na-aga.
5 Eyi m uwe mwụda m na uwe elu m na-enweghị aka nke m dọwara adọwa wee bilie mgbe a na-achụ àjà ọka+ nke mgbede, ka m wedasịrị onwe ala m, wee gbuo ikpere+ n’ala gbasapụrụ Jehova bụ́ Chineke m ọbụ aka m.+