Ezikiel 24:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Sụọ ude, ekwula okwu. Erukwarala ndị nwụrụ anwụ uju.+ Kee ákwà isi gị,+ yinyekwa akpụkpọ ụkwụ gị n’ụkwụ gị.+ Ekpuchikwala afụ ọnụ gị,*+ erikwala nri mmadụ nyere gị.”+ Maịka 3:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ihere ga-emekwa+ ndị na-ahụ ọhụụ,+ a ga-emechukwa ndị na-agba afa+ ihu. Ha niile ga-ekpuchi afụ ọnụ ha,*+ n’ihi na Chineke azaghị ha ihe ọ bụla.’”+
17 Sụọ ude, ekwula okwu. Erukwarala ndị nwụrụ anwụ uju.+ Kee ákwà isi gị,+ yinyekwa akpụkpọ ụkwụ gị n’ụkwụ gị.+ Ekpuchikwala afụ ọnụ gị,*+ erikwala nri mmadụ nyere gị.”+
7 Ihere ga-emekwa+ ndị na-ahụ ọhụụ,+ a ga-emechukwa ndị na-agba afa+ ihu. Ha niile ga-ekpuchi afụ ọnụ ha,*+ n’ihi na Chineke azaghị ha ihe ọ bụla.’”+