Ndị Hibru 9:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 N’ihi na mgbe Mozis gwasịrị ndị Izrel niile+ ihe niile e nyere n’iwu dị ka Iwu ahụ si dị, o weere ọbara nke ụmụ oké ehi na nke ewu, ya na mmiri na owu na-acha uhie uhie na osisi hisop,+ fesa akwụkwọ ahụ, fesakwa ndị Izrel niile,
19 N’ihi na mgbe Mozis gwasịrị ndị Izrel niile+ ihe niile e nyere n’iwu dị ka Iwu ahụ si dị, o weere ọbara nke ụmụ oké ehi na nke ewu, ya na mmiri na owu na-acha uhie uhie na osisi hisop,+ fesa akwụkwọ ahụ, fesakwa ndị Izrel niile,