Levitikọs 15:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Onye ọ bụla nọdụrụ ọdụ n’ihe onye ahụ ihe na-agbapụta n’ahụ́ nọrọ ọdụ ga-asụ+ uwe ya, ọ ga-asakwa ahụ́ na mmiri wee bụrụ onye na-adịghị ọcha ruo mgbede.
6 Onye ọ bụla nọdụrụ ọdụ n’ihe onye ahụ ihe na-agbapụta n’ahụ́ nọrọ ọdụ ga-asụ+ uwe ya, ọ ga-asakwa ahụ́ na mmiri wee bụrụ onye na-adịghị ọcha ruo mgbede.