Levitikọs 15:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ụbọchị nke asatọ, ọ ga-ewere nduru abụọ+ ma ọ bụ ụmụ kpalakwukwu abụọ, ọ ga-abịa n’ihu Jehova, n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute, wee were ha nye onye nchụàjà.
14 N’ụbọchị nke asatọ, ọ ga-ewere nduru abụọ+ ma ọ bụ ụmụ kpalakwukwu abụọ, ọ ga-abịa n’ihu Jehova, n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute, wee were ha nye onye nchụàjà.