Levitikọs 12:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma ọ bụrụ na ọ gaghị ewetali atụrụ, ọ ga-ewere nduru abụọ ma ọ bụ ụmụ kpalakwukwu abụọ,+ otu maka àjà nsure ọkụ, otu maka àjà mmehie, onye nchụàjà ga-ekpuchikwara ya mmehie ya,+ ọ ga-adịkwa ọcha. Levitikọs 14:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 na nduru abụọ+ ma ọ bụ ụmụ kpalakwukwu abụọ, dị ka ihe aka ya ruru si dị, otu ga-abụ anụ àjà mmehie, nke ọzọ ga-abụ anụ àjà nsure ọkụ. 2 Ndị Kọrịnt 8:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi na ọ bụrụ na unu bu ụzọ dịrị njikere, ọ bụ ihe a na-anabata karịsịa dị ka ihe mmadụ nwere si dị,+ ọ bụghị dị ka ihe mmadụ na-enweghị si dị.
8 Ma ọ bụrụ na ọ gaghị ewetali atụrụ, ọ ga-ewere nduru abụọ ma ọ bụ ụmụ kpalakwukwu abụọ,+ otu maka àjà nsure ọkụ, otu maka àjà mmehie, onye nchụàjà ga-ekpuchikwara ya mmehie ya,+ ọ ga-adịkwa ọcha.
22 na nduru abụọ+ ma ọ bụ ụmụ kpalakwukwu abụọ, dị ka ihe aka ya ruru si dị, otu ga-abụ anụ àjà mmehie, nke ọzọ ga-abụ anụ àjà nsure ọkụ.
12 N’ihi na ọ bụrụ na unu bu ụzọ dịrị njikere, ọ bụ ihe a na-anabata karịsịa dị ka ihe mmadụ nwere si dị,+ ọ bụghị dị ka ihe mmadụ na-enweghị si dị.