8 M ga-enyekwa gị na mkpụrụ gị nke ga-anọchi gị ala dị iche iche i biri dị ka ọbịa,+ bụ́ ala Kenan dum, ka ọ bụrụ ihe onwunwe gị ruo mgbe a na-akaghị aka; m ga-egosikwa na m bụ Chineke ha.”+
22 e wee merie ala ahụ n’ihu Jehova,+ e mesịa unu alọghachi,+ n’ezie, unu ga-abụ ndị ikpe na-amaghị n’ebe Jehova nọ nakwa n’ebe Izrel nọ; ala a ga-aghọkwa nke unu n’ihu Jehova.+
10 “Ọ ga-erukwa na mgbe Jehova bụ́ Chineke gị ga-akpọbata gị n’ala ahụ ọ ṅụụrụ nna nna gị hà, bụ́ Ebreham, Aịzik na Jekọb, iyi inye gị,+ bụ́ nnukwu obodo mara mma ndị ọ na-abụghị gị wuru,+