Ọpụpụ 19:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 O wee gwa ndị Izrel, sị: “Jikerenụ+ n’ụbọchị nke atọ. Unu agala nwaanyị nso.”+ 1 Samuel 21:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Devid wee zaa onye nchụàjà ahụ wee sị ya: “Ma anyị emetụghị nwaanyị aka dị ka anyị na-adịghị emetụ ha aka ma m gawa agha,+ ahụ́ ụmụ okorobịa a na-adịkwa nsọ, ọ bụrụgodị na ọ bụ agha nkịtị ka anyị gara, ma ya fọdụzie taa ahụ́ mmadụ dị nsọ!”
5 Devid wee zaa onye nchụàjà ahụ wee sị ya: “Ma anyị emetụghị nwaanyị aka dị ka anyị na-adịghị emetụ ha aka ma m gawa agha,+ ahụ́ ụmụ okorobịa a na-adịkwa nsọ, ọ bụrụgodị na ọ bụ agha nkịtị ka anyị gara, ma ya fọdụzie taa ahụ́ mmadụ dị nsọ!”