Ọpụpụ 29:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 “Ị ga-ewerekwa abụba ebule ahụ na ọdụ ya nke bụ́ abụba abụba+ na abụba nke kpuchiri eriri afọ ya, na abụba kpuchiri imeju ya, na akụrụ ya abụọ na abụba dị n’elu ha, na ụkwụ aka nri ya,+ n’ihi na ọ bụ ebule e ji ahọpụta mmadụ;+ Levitikọs 9:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ma abụba+ oké ehi ahụ na ọdụ ebule ahụ nke bụ́ abụba abụba+ na abụba kpuchiri eriri afọ ya na akụrụ ya na abụba kpuchiri imeju ya,
22 “Ị ga-ewerekwa abụba ebule ahụ na ọdụ ya nke bụ́ abụba abụba+ na abụba nke kpuchiri eriri afọ ya, na abụba kpuchiri imeju ya, na akụrụ ya abụọ na abụba dị n’elu ha, na ụkwụ aka nri ya,+ n’ihi na ọ bụ ebule e ji ahọpụta mmadụ;+
19 Ma abụba+ oké ehi ahụ na ọdụ ebule ahụ nke bụ́ abụba abụba+ na abụba kpuchiri eriri afọ ya na akụrụ ya na abụba kpuchiri imeju ya,