Ọpụpụ 28:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 “Ị ga-eji ezigbo eri linin* kwee uwe mwụda tụrụ àgwà ma were ezigbo eri linin mee ákwà a na-eke n’isi,+ ị ga-emekwa ákwà a na-eke n’úkwù,+ nke onye na-ekwe ákwà ga-ekwe. Mkpughe 19:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ee, e nyewo ya ikike iyiri ákwà linin ọma nke na-enwu gbaa, nke dịkwa ọcha, n’ihi na ákwà linin ọma ahụ nọchiri anya ezi omume nke ndị nsọ na-eme.”+
39 “Ị ga-eji ezigbo eri linin* kwee uwe mwụda tụrụ àgwà ma were ezigbo eri linin mee ákwà a na-eke n’isi,+ ị ga-emekwa ákwà a na-eke n’úkwù,+ nke onye na-ekwe ákwà ga-ekwe.
8 Ee, e nyewo ya ikike iyiri ákwà linin ọma nke na-enwu gbaa, nke dịkwa ọcha, n’ihi na ákwà linin ọma ahụ nọchiri anya ezi omume nke ndị nsọ na-eme.”+