Ọpụpụ 28:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Uwe ndị a ka ha ga-eme: akpa obi,+ na efọd+ na uwe na-enweghị aka+ na uwe mwụda tụrụ àgwà, ákwà a na-eke n’isi+ na ákwà a na-eke n’úkwù;+ ha ga-emere Erọn nwanne gị na ụmụ ya ndị ikom uwe nsọ, ka o wee bụrụ onye nchụàjà m. 1 Ndị Kọrịnt 11:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ma achọrọ m ka unu mara na Kraịst bụ isi nke nwoke ọ bụla;+ nwoke bụkwa isi nke nwaanyị;+ Chineke bụkwa isi nke Kraịst.+
4 “Uwe ndị a ka ha ga-eme: akpa obi,+ na efọd+ na uwe na-enweghị aka+ na uwe mwụda tụrụ àgwà, ákwà a na-eke n’isi+ na ákwà a na-eke n’úkwù;+ ha ga-emere Erọn nwanne gị na ụmụ ya ndị ikom uwe nsọ, ka o wee bụrụ onye nchụàjà m.
3 Ma achọrọ m ka unu mara na Kraịst bụ isi nke nwoke ọ bụla;+ nwoke bụkwa isi nke nwaanyị;+ Chineke bụkwa isi nke Kraịst.+