Ndị Hibru 10:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na ebe Iwu ahụ nwere onyinyo+ nke ihe ọma ndị gaje ịbịa, ma ọ bụghị ihe ndị ahụ kpọmkwem, ọ dịghị mgbe ụmụ mmadụ pụrụ ime ka ndị na-abịaru nso zuo okè+ site n’otu àjà ndị ahụ a na-achụ site n’afọ ruo n’afọ bụ́ ndị ha na-achụ mgbe niile.
10 N’ihi na ebe Iwu ahụ nwere onyinyo+ nke ihe ọma ndị gaje ịbịa, ma ọ bụghị ihe ndị ahụ kpọmkwem, ọ dịghị mgbe ụmụ mmadụ pụrụ ime ka ndị na-abịaru nso zuo okè+ site n’otu àjà ndị ahụ a na-achụ site n’afọ ruo n’afọ bụ́ ndị ha na-achụ mgbe niile.