Mkpughe 8:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Anwụrụ ọkụ nke ihe nsure ọkụ ahụ na-esi ísì ụtọ nke si n’aka mmụọ ozi ahụ wee soro ekpere+ ndị nsọ rịgoo n’ihu Chineke.
4 Anwụrụ ọkụ nke ihe nsure ọkụ ahụ na-esi ísì ụtọ nke si n’aka mmụọ ozi ahụ wee soro ekpere+ ndị nsọ rịgoo n’ihu Chineke.