Matiu 4:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mmụọ nsọ wee duru Jizọs banye n’ala ịkpa+ ka Ekwensu nwaa ya ọnwụnwa.+ Luk 4:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Jizọs jupụtara na mmụọ nsọ wee si na Jọdan pụọ, mmụọ nsọ wee na-edugharị ya n’ala ịkpa+