Levitikọs 14:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Mgbe ahụ, ọ ga-efesa+ ya ugboro asaa+ n’ahụ́ onye ahụ nke na-eme onwe ya ka ọ dị ọcha pụọ n’ekpenta, ọ ga-ekwupụtakwa na ọ dị ọcha,+ ọ ga-ahapụkwa nnụnụ ahụ dị ndụ ka o feba n’ọhịa.+
7 Mgbe ahụ, ọ ga-efesa+ ya ugboro asaa+ n’ahụ́ onye ahụ nke na-eme onwe ya ka ọ dị ọcha pụọ n’ekpenta, ọ ga-ekwupụtakwa na ọ dị ọcha,+ ọ ga-ahapụkwa nnụnụ ahụ dị ndụ ka o feba n’ọhịa.+