14 Mgbe ndị nchụàjà batara, ha anaghịkwa esi n’ebe ahụ dị nsọ pụọ gaa n’ogige dị ná mpụta, kama ọ bụ n’ebe ahụ ka ha na-edebe uwe ha na-eyi eje ozi,+ n’ihi na ha bụ ihe dị nsọ. Ha na-eyiri uwe ọzọ+ gaa n’ebe ndị mmadụ nọ.”
19 Mgbe ha chọrọ ịga n’ogige dị ná mpụta, bụ́ ogige dị ná mpụta ebe ndị ọzọ nọ, ha ga-eyipụ uwe ha na-eyi eje ozi,+ ha ga-edebekwa ha n’ụlọ dị nsọ ndị a na-anọ eri ihe+ ma yiri uwe ọzọ, ka ha ghara iji uwe ha doo ndị mmadụ nsọ.+